Kelis
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha n'asụsụ obodo | Kelis |
aha pseudonym | Kelis |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Ọgọọst 1979 |
Ebe ọmụmụ | New York City |
Dị/nwunye | Nas |
ụdị ọrụ ya | na-ede |
ebe agụmakwụkwọ | Fiorello H. LaGuardia High School, Le Cordon Bleu, Manhattan Country School |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1998 |
ngwa egwu | olu egwụ |
diskografi | Kelis discography |
Ọrụ ama ama | Milkshake |
onye nwe | Q122200514 |
ụdị | neo soul, rhythm and blues, alternative hip-hop, soul |
webụsaịtị | http://www.iamkelis.com/ |
Kelis Jones (aha nna ya bụ Rogers, amụrụ ya n'abalị iri abụọ na otu nke ọnwa ọgọstụ, 1979), amaara ya ka Kelis bụ onye na agụ na onye n'ede egwu si Amerikạ. O ritakwara ihe nrite Brit ma nweta kwa mkpokọta nke ugboro abụọ nke Ihe mme mme Grammy.Amaara ya maka njikota egwu nke atọ ya ọ kpọrọ Tasty.E weputara Tasty na afọ 2003 na bụ egwu Kelis pụtara ihe; o rèrè gáfè nde abụo na uwa. Ndi madu nyere ya áká maka nka. Njikota edemede nka nwèkwàrà egwu nke ya gbalili ha kporo "Milkshake", o dàrà na nti madu, nor ngahù. Kelia é rélé njikota egwu rúrú nde atọ.